17 N’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị kpọpụtara anyị na nna anyị hà n’ala Ijipt,+ kpọpụta anyị n’ụlọ ndị ohu,+ ọ bụkwa ya mere oké ihe ịrịba ama ndị a n’ihu anyị,+ ọ bụkwa ya nọ na-eche anyị nche n’ebe niile anyị jegharịrị nakwa n’etiti ndị niile anyị si n’etiti ha gabiga.+