17 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị si n’Ijipt, n’ala anyị nọ na-agba ohu,+ kpọpụta anyị na nna nna anyị hà.+ Ọ rụkwara ọrụ ebube ndị anyị ji anya anyị hụ,+ chebekwa anyị n’ụzọ niile anyị gara. O kweghịkwa ka ndị niile anyị si n’obodo ha gafee kpa anyị aka.+