Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Unu onwe unu ahụwo ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu na nku ugo bute unu n’ebe m nọ.+ Diuterọnọmi 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ naanị Jehova nọ na-edu ya,+E nweghịkwa chi mba ọzọ so ya.+ Emọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+
10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+