Ọpụpụ 12:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee ruo n’ụbọchị a na Jehova kpọpụtara ụmụ Izrel na ụsụụ+ ha n’ala Ijipt. Abụ Ọma 105:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee mee ka ndị ya jiri ọṅụ pụta,+Meekwa ka ndị ọ họọrọ tiri mkpu ọṅụ pụta.+ Maịka 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+
4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+