Abụ Ọma 106:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee nwee okwukwe n’okwu ya;+Ha malitere iji abụ na-eto ya.+ Aịzaya 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+
10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+