Abụ Ọma 106:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha nweziri okwukwe ná nkwa o kwere.+ Ha malitere ịbụ abụ, na-eto ya.+