-
Abụ Ọma 106:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+
O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+
-