Ọpụpụ 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma gị onwe gị, welie mkpara gị+ ma setịa aka gị n’elu oké osimiri mee ka o kewaa,+ ka ụmụ Izrel wee gabiga n’etiti oké osimiri, n’ala akọrọ.+ Joshụa 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa na ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà, ndị bu igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa dum, zọsara mmiri Jọdan, a ga-egbochi mmiri Jọdan, bụ́ mmiri nke si n’ebe mgbago na-asọdata, ọ ga-eguzokwa otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi.”+
16 Ma gị onwe gị, welie mkpara gị+ ma setịa aka gị n’elu oké osimiri mee ka o kewaa,+ ka ụmụ Izrel wee gabiga n’etiti oké osimiri, n’ala akọrọ.+
13 Ọ ga-erukwa na ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà, ndị bu igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa dum, zọsara mmiri Jọdan, a ga-egbochi mmiri Jọdan, bụ́ mmiri nke si n’ebe mgbago na-asọdata, ọ ga-eguzokwa otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi.”+