3 Ha wee si na Ramesis+ kwalie n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ Kpọmkwem n’ụbọchị na-esote ụbọchị ememme ngabiga,+ ụmụ Izrel weliri aka ha elu pụọ n’ihu ndị Ijipt dum.+
17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+