Ọpụpụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+ Diuterọnọmi 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+
6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+
16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+