Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,* unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-akwadebe ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:3 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 14
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,* unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-akwadebe ya.”+