Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:3 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 14
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+