Jenesis 47:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Josef wee mee ka nna ya na ụmụnne ya biri n’ala Ijipt, o wee nye ha ala n’ebe kasị nnọọ mma n’ala ahụ, n’ala Ramesis,+ dị nnọọ ka Fero nyere n’iwu. Ọpụpụ 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt,+ ha dị narị puku ndị dimkpa isii bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma e wezụga ụmụntakịrị.+
11 Josef wee mee ka nna ya na ụmụnne ya biri n’ala Ijipt, o wee nye ha ala n’ebe kasị nnọọ mma n’ala ahụ, n’ala Ramesis,+ dị nnọọ ka Fero nyere n’iwu.
37 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt,+ ha dị narị puku ndị dimkpa isii bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma e wezụga ụmụntakịrị.+