Ọpụpụ 12:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee ruo n’ụbọchị a na Jehova kpọpụtara ụmụ Izrel na ụsụụ+ ha n’ala Ijipt. Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I si n’aka Mozis na Erọn+Duo ndị gị dị nnọọ ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Aịzaya 63:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+ Maịka 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+
11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+
4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+