Aịzaya 63:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+