Ọpụpụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+
35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+
33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+