Ọnụ Ọgụgụ 33:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu Abarim kwalie wee maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko. Diuterọnọmi 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lee, edebewo m ala ahụ n’ihu unu. Banyenụ weghara ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna unu hà, bụ́ Ebreham, Aịzik+ na Jekọb,+ iyi, inye ha na mkpụrụ ga-anọchi ha.’+ Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+
48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu Abarim kwalie wee maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
8 Lee, edebewo m ala ahụ n’ihu unu. Banyenụ weghara ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna unu hà, bụ́ Ebreham, Aịzik+ na Jekọb,+ iyi, inye ha na mkpụrụ ga-anọchi ha.’+
34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+