Ọnụ Ọgụgụ 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+ Diuterọnọmi 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gbagoo n’elu Pisga+ ma lepụ anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ were anya gị hụrụ, n’ihi na ị gaghị agafe Jọdan a.+
20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+
27 Gbagoo n’elu Pisga+ ma lepụ anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ were anya gị hụrụ, n’ihi na ị gaghị agafe Jọdan a.+