Ọnụ Ọgụgụ 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Belak wee kpọrọ Belam gaa n’elu Piọ, nke chere Jeshaịmọn+ ihu. Joshụa 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+
3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+