Ọnụ Ọgụgụ 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jehova sịrị Mozis: “Gbagoo n’ugwu Abarim+ a, hụrụ ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel.+ Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+
20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+
34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+