Ọnụ Ọgụgụ 33:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ha wee si na n’Almọn-diblateyim+ kwalie maa ụlọikwuu n’ugwu Abarim+ n’ihu Nibo.+ Diuterọnọmi 32:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, hụ ala Kenan, nke m na-enye ụmụ Izrel ịbụ ihe onwunwe.+
49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, hụ ala Kenan, nke m na-enye ụmụ Izrel ịbụ ihe onwunwe.+