Ọnụ Ọgụgụ 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jehova sịrị Mozis: “Gbagoo n’ugwu Abarim+ a, hụrụ ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel.+ Diuterọnọmi 32:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, hụ ala Kenan, nke m na-enye ụmụ Izrel ịbụ ihe onwunwe.+
49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, hụ ala Kenan, nke m na-enye ụmụ Izrel ịbụ ihe onwunwe.+