Jenesis 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na ala a dum ị na-ele anya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Diuterọnọmi 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gbagoo n’elu Pisga+ ma lepụ anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ were anya gị hụrụ, n’ihi na ị gaghị agafe Jọdan a.+ Diuterọnọmi 32:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 N’ihi na ị ga-anọ n’ebe dị anya hụ ala ahụ, ma ị gaghị abanye ebe ahụ, n’ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel.”+ Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+
27 Gbagoo n’elu Pisga+ ma lepụ anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ were anya gị hụrụ, n’ihi na ị gaghị agafe Jọdan a.+
52 N’ihi na ị ga-anọ n’ebe dị anya hụ ala ahụ, ma ị gaghị abanye ebe ahụ, n’ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel.”+
34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+