Diuterọnọmi 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Gbagoo n’elu Pisga,+ lee anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. Jiri anya gị hụrụ ala ahụ n’ihi na ị gaghị agafe Osimiri Jọdan a.+
27 Gbagoo n’elu Pisga,+ lee anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. Jiri anya gị hụrụ ala ahụ n’ihi na ị gaghị agafe Osimiri Jọdan a.+