Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mosis wee si n’ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere Jeriko ihu.+ Jehova gosiri ya ala ahụ niile, malite na Gilied ruo Dan,+ Diuterọnọmi 34:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova gwaziri ya, sị: “Ọ bụ ala a ka m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi banyere ya, sị, ‘M ga-enye ya ụmụ* gị.’+ Ekwela m ka i jiri anya gị hụ ya, ma ị gaghị agafe banye na ya.”+
34 Mosis wee si n’ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere Jeriko ihu.+ Jehova gosiri ya ala ahụ niile, malite na Gilied ruo Dan,+
4 Jehova gwaziri ya, sị: “Ọ bụ ala a ka m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi banyere ya, sị, ‘M ga-enye ya ụmụ* gị.’+ Ekwela m ka i jiri anya gị hụ ya, ma ị gaghị agafe banye na ya.”+