Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+ Ọpụpụ 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’” Ọpụpụ 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kporo ntụ si n’ekwú wee guzo n’ihu Fero, Mozis wee wụlie ya elu, o wee ghọọ etuto ọjọọ,+ nke na-eto n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ. Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’”
10 Ha wee kporo ntụ si n’ekwú wee guzo n’ihu Fero, Mozis wee wụlie ya elu, o wee ghọọ etuto ọjọọ,+ nke na-eto n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ.