Ọpụpụ 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis wee kpọrọ nwunye ya na ụmụ ya wee mee ka ha nọkwasị n’ịnyịnya ibu, o wee laghachi n’ala Ijipt. Mozis wekwaara mkpara nke ezi Chineke n’aka ya.+ Ọpụpụ 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+
20 Mozis wee kpọrọ nwunye ya na ụmụ ya wee mee ka ha nọkwasị n’ịnyịnya ibu, o wee laghachi n’ala Ijipt. Mozis wekwaara mkpara nke ezi Chineke n’aka ya.+
9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+