Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ọ bụ nwoke a si n’Ijipt dupụta+ ndị nna nna anyị. Ka ọ na-edupụta ha, ọ rụrụ ọrụ ebube n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+
36 Ọ bụ nwoke a si n’Ijipt dupụta+ ndị nna nna anyị. Ka ọ na-edupụta ha, ọ rụrụ ọrụ ebube n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+