Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+ Aịzaya 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+
30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+
10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+