Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I si n’aka Mozis na Erọn+Duo ndị gị dị nnọọ ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee mee ka ha jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta;+Ọ dịghịkwa onye ụkwụ mara jijiji n’ebo ya niile. Abụ Ọma 136:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye si n’etiti ha kpọpụta Izrel:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+