Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Ọpụpụ 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya dị ka ọbịa ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị, unu ga-ewere ha yiwe ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom; unu ga-agbawakwa ndị Ijipt aka.”+ Ọpụpụ 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+
22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya dị ka ọbịa ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị, unu ga-ewere ha yiwe ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom; unu ga-agbawakwa ndị Ijipt aka.”+
35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+