Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Ọpụpụ 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-emekwa ka ndị a nweta ihu ọma ndị Ijipt; ọ ga-erukwa na mgbe unu na-ala, unu agaghị agba aka laa.+ Ọpụpụ 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+ Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee mee ka ha jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta;+Ọ dịghịkwa onye ụkwụ mara jijiji n’ebo ya niile.
21 M ga-emekwa ka ndị a nweta ihu ọma ndị Ijipt; ọ ga-erukwa na mgbe unu na-ala, unu agaghị agba aka laa.+
2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+