Ọpụpụ 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+ Ọpụpụ 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+
2 Ugbu a, kwuo okwu ná ntị ndị m, ka nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla n’ime ha rịọ onye agbata obi ya ka o nye ya ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee.”+
35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+