Ọpụpụ 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya dị ka ọbịa ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị, unu ga-ewere ha yiwe ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom; unu ga-agbawakwa ndị Ijipt aka.”+ Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee mee ka ha jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta;+Ọ dịghịkwa onye ụkwụ mara jijiji n’ebo ya niile.
22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya dị ka ọbịa ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị, unu ga-ewere ha yiwe ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom; unu ga-agbawakwa ndị Ijipt aka.”+