Ọpụpụ 12:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee ruo n’ụbọchị a na Jehova kpọpụtara ụmụ Izrel na ụsụụ+ ha n’ala Ijipt. 1 Samuel 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+ Abụ Ọma 78:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+
6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+
52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+