Ọpụpụ 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+ Nehemaya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I mekwara ka ha mara ụbọchị izu ike gị dị nsọ,+ i sitekwara n’aka ohu gị Mozis+ nye ha ntụziaka na ụkpụrụ na iwu. Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I si n’aka Mozis na Erọn+Duo ndị gị dị nnọọ ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Abụ Ọma 105:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O zigara Mozis bụ́ ohu ya,+Zigakwa Erọn bụ́ onye ọ họọrọ.+ Hosia 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee si n’aka onye amụma kpọpụta Izrel n’Ijipt,+ onye amụma chere ya nche.+ Maịka 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+
26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+
14 I mekwara ka ha mara ụbọchị izu ike gị dị nsọ,+ i sitekwara n’aka ohu gị Mozis+ nye ha ntụziaka na ụkpụrụ na iwu.
4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+