Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt. Ọpụpụ 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee ruo mgbe narị afọ anọ na iri atọ ahụ gwụchara, o ruru n’ụbọchị a kpọmkwem, na ụsụụ niile nke Jehova si n’ala Ijipt pụọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mozis a, bụ́ onye ha gọnahụrụ, sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị achị na onyeikpe?’+ nwoke a ka Chineke zipụrụ+ ka ọ bụrụ ma onye na-achị achị ma onye nnapụta site n’aka mmụọ ozi ahụ nke pụtara ìhè n’ihu ya n’osisi ogwu ahụ.
4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.
41 O wee ruo mgbe narị afọ anọ na iri atọ ahụ gwụchara, o ruru n’ụbọchị a kpọmkwem, na ụsụụ niile nke Jehova si n’ala Ijipt pụọ.+
35 Mozis a, bụ́ onye ha gọnahụrụ, sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị achị na onyeikpe?’+ nwoke a ka Chineke zipụrụ+ ka ọ bụrụ ma onye na-achị achị ma onye nnapụta site n’aka mmụọ ozi ahụ nke pụtara ìhè n’ihu ya n’osisi ogwu ahụ.