Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+ 1 Samuel 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+
5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+
6 Samuel wee sị ndị Izrel: “Jehova bụ onye akaebe, bụ́ onye ji Mozis na Erọn rụọ ọrụ, onye sikwa n’ala Ijipt kpọpụta nna nna unu hà.+