Ọpụpụ 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee gwa Mozis, sị: “M gaje iti Fero na Ijipt otu ihe otiti ọzọ. E mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+ N’oge ọ ga-ahapụ unu kpamkpam ka unu laa, ọ ga na-achụ unu achụ ka unu si n’ebe a pụọ.+
11 Jehova wee gwa Mozis, sị: “M gaje iti Fero na Ijipt otu ihe otiti ọzọ. E mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+ N’oge ọ ga-ahapụ unu kpamkpam ka unu laa, ọ ga na-achụ unu achụ ka unu si n’ebe a pụọ.+