Ọpụpụ 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 M ga-amatị aka m+ tie Ijipt ihe site n’ọrụ m niile dị ebube m ga-arụ n’ime ya; e mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+ Ọpụpụ 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Chịrịnụ ma ìgwè ewu na atụrụ unu ma ìgwè ehi unu pụwa, dị nnọọ ka unu kwuru.+ Gọziekwanụ m.”
20 M ga-amatị aka m+ tie Ijipt ihe site n’ọrụ m niile dị ebube m ga-arụ n’ime ya; e mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+