Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+ Ọpụpụ 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+ Diuterọnọmi 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee na-eme ka ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ ndị dị ukwuu na ndị na-akpata ọdachi dakwasị Ijipt, dakwasịkwa Fero na ezinụlọ ya dum n’ihu anyị.+ Abụ Ọma 135:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube n’ime gị, gị Ijipt,+N’ahụ́ Fero na n’ahụ́ ndị niile na-ejere ya ozi;+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
33 Ndị Ijipt wee malite ịchụli ụmụ Izrel iji mee ka ha pụọ n’ala ha ọsọ ọsọ,+ ha sịrị, “n’ihi na anyị anwụọla anwụ!”+
22 Jehova wee na-eme ka ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ ndị dị ukwuu na ndị na-akpata ọdachi dakwasị Ijipt, dakwasịkwa Fero na ezinụlọ ya dum n’ihu anyị.+
9 O mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube n’ime gị, gị Ijipt,+N’ahụ́ Fero na n’ahụ́ ndị niile na-ejere ya ozi;+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+