Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+ Diuterọnọmi 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ na ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike+ na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ Jehova bụ́ Chineke gị ji kpọpụta gị.+ Otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ndị niile ị na-atụ egwu.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
19 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ na ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike+ na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ Jehova bụ́ Chineke gị ji kpọpụta gị.+ Otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ndị niile ị na-atụ egwu.+