Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.
3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.