Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+ Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+ Abụ Ọma 86:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+
16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+
3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+
14 Chineke, ndị mpako ebiliwo imegide m;+Ìgwè ndị na-eme ihe n’aka ike na-achọ mkpụrụ obi m,+Ha adịghịkwa eme ka ị nọrọ n’ihu ha.+