Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 19:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 E mesịa, Sọl gwara Jọnatan nwa ya na ndị niile na-ejere ya ozi okwu banyere igbu Devid.+

  • Abụ Ọma 10:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+

      Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.

      Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+

  • Abụ Ọma 37:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+

      Na-achọkwa igbu ya.+

  • Abụ Ọma 38:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+

      Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+

      Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+

  • Abụ Ọma 56:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+

      Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+

      Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+

  • Abụ Ọma 71:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na ndị iro m ekwuwo banyere m,+

      Ndị na-echebiri mkpụrụ obi m agbawo izu,+

  • Jọn 7:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs nọ na-ejegharị na Galili, n’ihi na ọ chọghị ijegharị na Judia, n’ihi na ndị Juu na-achọ igbu+ ya.

  • Ọrụ Ndịozi 23:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Nke ka nke, ekwela ka ha mee ka i kwere, n’ihi na ihe karịrị ndị ikom iri anọ n’ime ha na-echechi ya,+ ha ejiriwokwa ịṅụ iyi jikọta onwe ha na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu ya;+ ha dịkwa njikere ugbu a, na-echere ka i kwe ha nkwa.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya