Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+ Abụ Ọma 71:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ndị iro m ekwuwo banyere m,+Ndị na-echebiri mkpụrụ obi m agbawo izu,+
3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+