Abụ Ọma 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+ Abụ Ọma 140:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+
8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+
2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+