Abụ Ọma 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+ Abụ Ọma 64:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-echepụta ihe ọjọọ;+Ha ezobewo atụmatụ aghụghọ ha ji akọ chepụta,+Ihe dị n’ime onye nke ọ bụla, ya bụ, n’ime obi ya, dị omimi.+ Ilu 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 obi nke na-echepụta ihe ọjọọ,+ ụkwụ nke na-eme ngwa ịgbaga n’ihe ọjọọ,+ Zekaraya 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+
6 Ha na-echepụta ihe ọjọọ;+Ha ezobewo atụmatụ aghụghọ ha ji akọ chepụta,+Ihe dị n’ime onye nke ọ bụla, ya bụ, n’ime obi ya, dị omimi.+
10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+