Abụ Ọma 140:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila. Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+