Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 57:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.
9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.